Naijiria etoola onye Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari na aha goomenti na ụmụamala Naijiria,etoola Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain bụ,…
Etu esi eme ‘millet bread’ na-adịghị oke ọnụ
Nsogbu obibi ndu: Etu m ji wee chọpụta ka e si eji millet eme achịcha Bekee
Kemgbe agha Yukren na Rọshịa bidoro…
Egwu ọdịnala e ji mara ndị Igbo
Omenala bu odi bee ndi,iti na ịgba egwu ọdịnala bụ otu n’ime omenala e ji maara ndị Igbo niile, nke ha ji egosi etu…
Ihe jikọrọ ndị Igbo na ndị Ịgala
Ndị Igbo ụfọdụ nwere nkwenye na ọ bụ nna nna ha ochie bụ Eri mụtara nwa zọpụrụ ije gawa Eri dị na Kogi steeti, ebe…
Ihe ndị ụka Katọlik anaghị anabata ndị mmadụ na-eme
E nwere ụfọdụ ihe ọtụtụ ndị mmadụ nabatarala dịka ihe ndị nwereike inyere ndụ aka, mana ọ bụghị ihe ndị ahụ niile…
Ka emume igba olo si aga na Ekoli,Edda
Ekoli, Edda di n’Ebonyi steeti bu obodo malitere gboo chekwawa umunwaanyi maka ituta ime mkpuke, ibute oria…
‘Okra’ o nwere ike ibutere nwoke amụghị nwa?
Ọkwụrụ bụ otu n'ime ihe oriri kacha edozi ahụ
Ọkwụrụ so n'otu ihe oriri kacha edozi ahụ dịka nnyocha dị iche…
William Ruto emeriela n’ụlọ ikpe dịka Onyeisiala ọhụrụ nke mba Kenya
Ụlọikpe kachasị na mba Kenya ekpebiela na ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere n'ọnwa Ọgọst 2022 dabara adaba.…
Liz Truss abụrụla onyeisiala mba UK
Ndị ọchịchị mba Uk akpọpụtala Liz Truss dịka onyeisiala ha.
Truss kelere ndị igwu na ibe ya nakwa ezinaụlọ nandị…
Nturugo 2022 Headies Awards ga-adi n’abali ise nke ọnwa Septemba
Ọtụtụ ndị na-ese ihe agaala US maka onyinye nrite isi iri na ise, nke na-ejide na 5th Septemba, na Atlanta USA.…