Ọ dịghị mkpa maka iyi egwu ịchụpụ onyeisiala Buhari – Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa…
Lai Mohammed ekwuola na ọ dịghị mkpa iyi egwu ịchụpụ onyeisiala Muhammadu Buhari..
Ebere bụ nwada hapuru oru ya maka fụwa ọja
Ebele Eziamakam bụ nwaanyị mbụ bidoro ịfụ ója Bekee a kpọrọ Flute na Naijirịa.
Ebele bidoro ịfụ Flutu kamgbe ọ…
Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.…
Minista mba Russia jere Ethiopia
Onye Minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ bụ, Sergei Lavrov awụchiela isi obodo Ethiopia, Addis Ababa dika…
Lee nwamadi tughariri Kọran n’asụsụ Igbo
Murtala Mohammed Chukwuemeka Amaeze bụ onye Orlu n'Steeti Imo mana ọ bụ onye okpukperechi Alakụba, ma bụrụkwa onye…
Gbajabiamila etoola nwafọ nwetara olaedo
Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzụkọ omiwu bọ, Femi Gbajabiamila etoola Tobi Amusan maka imeputa ala Naijiria ihu,dika nwanyi…
NLC emeela ngagharịiwe ịkwado abụbụ ọrụ ndị ASUU
Otu jikoro ndị ọrụ oyibo niile na Naịjirịa bu Nigeria Labour Congress, NLC, emeela ngagharịiwe ha kwere na nkwa iji…
Prezidenti Buhari akpọlitela Ila dika onye enymaka na okwu ụlọ omiwu
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari akpolitela Nasiru Ila dika onye enyemaka pụrụ iche nye onyeisiala n’okwu…
Ahụike: VP Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi Naijiria
Osote onyeisiala Naijiria bụ, Ọkanmụta Yemi Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi ala anyi dika ọgbakechara na…
Ọrịa Covid-19 nwereike ịselite isi ọzọ – NCDC
Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19…