Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti
Ndị uweojii Anambra steeti amalitela nyocha banyere mwakpo mere n'ụbọchị Sunde na Nibo dị na steeti ahụ ebe ndị…
Ihe anyị ma maka ọnọdụ ahụike Ọchịagha Taoreed Lagbaja
Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa ekwuola na ọ bụghị eziokwu na a na-akwado ịhọpụta onye ga-arụ ọrụ dịka onyeisi ndịagha…
Onyeisiala Tinubu alọghachila Naịjirịa dịka ọ gachara ezumike na mba UK
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Tinubu alọghachila Abụja dịka ọ gachara ezumike na mba United Kingdom.
Onyeisiala…
Onye ama ama na egwuregwu bọọlụ Naịjirịa bụ Peter Fregene anwụọla
Peter Fregene bụbu onye chere Green Eagles goolu anwụọla ka ọ rịachara ọrịa ogologo oge, hapụkwa ihe nketa dịka otu…
Pope Francis etinyela ọnụ gbasara ndịagha United Nations e merụrụ ahụ na Lebanon
Onyeisi ụka Katọlịc bụ Popu Francis enyela ndụmọdụ gbasara ọnọdụ ndịagha United Nations (UN) bụ ndị mmadụ ise n’ime…
NFF na-akwado ịkpọghachita otu Super Eagle site na mba Libya
Otu na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa bụ Nigeria Football Federation (NFF) akatọọla ma kagbuo ajọ ọnọdụ mba…
NITDA, na NADF:Jikọrọ aka ọnụ iji kwalite ọrụ ugbo site na teknụzụ.
NITDA, na NADF:Jikọrọ aka ọnụ iji kwalite ọrụ ugbo site na teknụzụ.
Ndị omebe iwu nke Naijiria:Kpebiri mgbochi ihe mgbu Ndị omebe iwu nke Naijiria:.
Ndị omebe iwu nke Naijiria:Kpebiri mgbochi ihe mgbu nwatanwanyi.
Nwunye onyeisiala Naịjirịa:Agụmakwụkwọ na mmepe ndị ntorobịa.
Nwunye onyeisiala Naịjirịa:Agụmakwụkwọ na mmepe ndị ntorobịa.