Gbajabiamila esorola Wike nuria na mmemme ncheta ọmụmụ ya
Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzukọ omiwu bụ, Femi Gbajabiamila esonyerela akan’achi Steeti Rivers bụ, Nyesom Ezenwo Wike,na…
Argentina meriri Croatia iji ruo ngwụcha iko mba ụwa
N'asọmpi na-awụ akpata oyi n'ahụ n'ọgbọ egwuregwu Lusail, Lionel Messi nke Argentina na Julian Alvarez jikọtara ọnụ…
Cyril Ramaphosa agbalahụla nchụpụ n’ọkwa ya na Saụt Afrịka
Ndị ụlọ omeiwu mba Saụt Afrịka nọ n’ọgbakọ ha pụrụiche taa bụ Tuzde tụọ vootu ma jụ usoro mmalite nchụpụ onyeisiala…
Ndị uweojii ahụla nwoke nwe ọtụtụ akpa naịra ochie na-efegharị na soshal mịdịa
Ndị uweojii na Benue Steeti akọwaala ihe gbasara akwụkwọ ego naịra merela ochie nke a hụrụ n'ogige ndị ndị uweojii…
Ulọikpe amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ maka ịwakpo nwata akwụkwọ mahadum na Naịjirịa
Otu ụlọikpe ukwu dị n’Ilorin, Kwara Steeti, amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ dịka e kpebiri na ha wakporo nwata akwụkwọ…
Naijiria na-azụ ndị mmadụ na-enwe nchegbu tupu ọpụpụ ogige
Otu narị mmadụ na-eche nche n'ofe ogige dị iche iche na Naịjirịa enwetala ngwa mmalite n'aka gọọmentị etiti.…
Etu m ga-esi kwụsị nsogbu na ndọrọndọrọ ndị Ipob – Atiku Abubakar
Atiku Abubakar, bụbu osote onyeisiala Naịjirịa, ekwuola etu ọ ga-esi kwụsị ndị mmadụ na mpaghara Naịjirịa dị…
Mwakpo ndị ‘bandit’ ga-abụ ihe ochie ma m banye n’ọchịchị –…
Bola Ahmed Tinubu, onye ji ọkọlọtọ ndị 'All Progressives Congress' (APC) azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa ekwuola na ya…
Etu osi aga bu bu ineba aha n’mpaghara owuwanyanwu Naijiria-INEC
Ụlọọrụ na-ahazị ntuliaka na Naịjirịa bụ 'The Independent National Electoral Commission (Inec)' zipụtara ozi na ha…
Ndị bi Keffi etola gọọmentị etiti maka irụ ụzọ na steeti Nasarawa
Ndị bi na Keffi Local Government Area na Nasarawa State, North Central Nigeria etoola gọọmentị etiti maka ọsọ na…