Onye bụ Carney Chukwuemeka a yiri ndị Mancity egwu?
Aha nwa ntoroọbịa bụ Carney Chukwuemeka na-ada ebe niile na soshal midịa dịka ndị Chelsea na otu Manchester City…
Ihe atọ dị mere akwamozu Benedict XVI ji bụrụ ọpụrụiche n’ụka Katọlịk nke ụwa
Puku kwuru puku ndị mmadụ apụtala maka ịkwanyere onye bụbu Poopụ bụ Benedict XVI ugwu ikpeazụ na Vatican…
Mba Cape Verde bụ mbụ ịkpọ aha ama egwuregwu mgbe Pele gasịrị
Cape Verde abụrụla obodo mbụ na-akpọ ámá egwuregwu mgbe Pele na-esochi FIFA President, Gianni Infantino na-akpọ oku…
Naijiria na-achọ mmekọ ụlọ akụ ụwa na Digital Economy
Gọọmenti Naijiria na-achọ nkwado nke World Bank, Google na Space Exploration Technologies Corporation (Space X) na…
Ndị NNPP amalitela ichu nta votu n’Edo steeti
Otu ndọrọndọrọ New Nigeria Peoples Party (NNPP) ewepụtala mkpọsa ya na Benin City, Edo steeti. N'oge nnabata nke…
Onye isi ndị agha ụgbọ elu na-ahọpụta ndị ọrụ ọhụrụ
Onye isi ndị ọrụ ụgbọ elu (CAS), Air Marshal Oladayo Amao akwadola nhọpụta na ịtụgharị ndị ọrụ ọhụrụ n'ime ndị agha…
Emir jara gọọmentị Gombe mma maka ịkọ ọka wit
Emir nke Nafada na steeti Gombe, Alhaji Muhammadu Hamza, etoola nkwado gọọmentị steeti ahụ na-enye ndị ọrụ ugbo ọka…
Ọria Covid-19 dị iche iche adịghị na Naijiria – NCDC
Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Nchịkwa na Mgbochi Ọrịa nke Nigeria, NCDC, na-ekwu na ngalaba ngalaba Covid-19 Omicron bụ akụkụ…
Ndị uwe ojii ezigala ọtụtụ ndị Constable na steeti Niger
Ndị uweojii na Neja steeti na mpaghara North Central Nigeria ebula ndị Constable 369 n'ụdị dị iche iche na steeti…
Ndị agha Naịjirịa ewepụla ndị na-eyi ọha egwu, nwetaghachi ngwa agha na steeti Kaduna
Ndị agha Operation Forest Sanity ekpochapụla ndị na-eyi ọha egwu anọ ma nwetakwa ngwa ọgụ na ngwa agha yana ihe ndị…