Senegal etinyela iru uju abalị atọ n’ihi ihe mberede
Onyeisiala mba Senegal etinyela iru uju abalị atọ n'ihi ihe mberede nke tara isi mmadu iri ano,ma meruo otutu mmadu…
Akwụkwọ ego naịra ọhụrụ anaghị aṅacha aṅacha – CBN
Ụlọakụ etiti nke ala Naịjirịa ekwuola na akụkọ na-efegharị n’igwe nzirikota ozi soshal midia nke na-ekwu na naịra…
Etu ị ga-esi nweta ụdịrị ahụ ị chọrọ n’afọ a
Ọnwa Jenụwarị abịala ọzọ ka ihe mberede nye ụfọdụ. Oriri na aṅụrị so ezumike ekeresimesi alaala n’ike. Mbido afọ…
Lagos steeti na-achọ nkwado FG iji gbochie idei mmiri
Gọvanọ Legọs steeti bụ Maazị Babajide Sanwo-Olu akpọkuola Gọọmenti etiti ka ha na steeti ahụ gbakọọ aka ka ha…
Ọnụ n’ekwuru Ụlọ ndị nnọchiteanya na-eru uju Prof. Olotokun
Onye isi oche ndị omebe iwu nke Nigeria, Femi Gbajabiamila, akọwawo ọnwụ nke onye ọkà mmụta ndọrọ ndọrọ ọchịchị a…
Kano steeti ga-ewulite mbupu Hibiscus
Kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ugbo na ihe ndị sitere n'okike nke Kano steeti bụ Dọkịnta Yusuf Jibrin Rurum ekwupụtala…
Ndị ngagharị iwe Sudan laghachiri n’okporo ụzọ
Na mba Sudan, ọtụtụ narị ndị ngagharị iwe gara n'okporo ụzọ isi obodo, Khartoum, na Tọzdee, na-arịọ ndị ọchịchị mba…
Otu Labour Parti na Steeti Nasarawa na-akwado atụmatụ iji nweta ntuliaka gọvanọ
Otu nsdorondoro Labour Party Gubernatorial Campaign Organisation na-ekwu na ha na-atụpụta atụmatụ iji nweta…
Labour a haziri ahazi na-emegide N3Trn etinyere n’ụlọ ọrụ ọkụ eletrik
Ndị Labour a haziri ahazi na Naịjirịa agbapụla ihe karịrị ijeri naira atọ nke gọọmentị etiti gbabara n'ụlọọrụ ọkụ…
INEC ewepụtala kọmitii maka ụlọ ọnọdụ mba, ebe nchịkọta
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) ehiwela kọmitii maka ụlọ ọnọdụ ọnọdụ mba na ụlọ ọrụ…