VP Shettima na-eru uju maka ọnwụ Chief Edwin Clark
Osote onye isi ala Kashim Shettima ekwupụtala mwute dị ukwuu maka ọnwụ onye okenye steeti bụ Chief Edwin Clark,…
NDLEA agbapela ụlọ obibi mbụ na Naijiria
Gọọmenti Naijiria ewepụtala ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) nke mbụ na Yola, Adamawa State,…
Mba Amerịka ga-achụla ọtụtụ ndị Naịjirịa
Gọọmenti mba Amerịka ekwuola na ha ga acgụla mmadụ nari abụọ na otu dịka Onyeisiala Donald Trump na-aga n’ihu ibu…
Mmadụ niile nọ n’ụgbọelu ahụ kụkpọrọ n’ọdụụgbọelu Toronto ji ndụ ha pụta
Akụkọ ekwuola na mmadụ niile na-eme njem na ndị ọrụ ụgbọelu ahụ kụkpọrọ n’ọdụụgbọelu Toronto Pearson Airport dị na…
Trump ataala Yukren ụta maka ịmalite agha ha na mba Rọshịa
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump arụọla ogbo ya nke Yukren bụ Volodymyr Zelensky aka maka ikwu na akpọghị ha…
Onyeisiala ezigala ozi nkasiobi nye ezinaụlọ Edwin Clark lara mmụọ
Onyeisiala Naịjirịa Bola Tinubu ezigala ozi ịtị aka n'obi nye ezinaụlọ Edwin Clark nwụrụ anwụ.
Bola Tinubu mere…
Steeti Kano etinye otu ijeri naira n’ịkwalite onodu mmiri
Gọọmenti Kano steeti ejirila ihe karịrị out ijeri naira zụta pọmpụ mmiri iri dị elu iji megharịa usoro mmiri na…
VP Shettima eruola uju maka onwu Late Pa Adebanjo
Osote onye isi ala Kashim Shettima ekwupụtala mwute maka ọnwụ otu n'ime ndị isi Afenifere, Pa Ayo Adebanjo, bụ onye…
Ndịagha nnupuisi na DR Kongo akpachiela obodo ọzọ na mba ahụ
Ndịagha nnupuisi M23 akpachiela ma nwere ọnọdụ n’obodo Bukavu, obodo kachasị ibu na mpaghara ọwụwa anyanwụ mba DR…
South Korea kwụsịtụrụ nbudata DeepSeek n’ihe gbasara nchekwa data
Ndị ikike nchekwa data South Korea kwụsịtụrụ nbudata ọhụrụ nke ngwa China AI DeepSeek n'ihi anaghị erube isi n'iwu…