Isiokwu Naijiria Emepeela Isi Ụlọ Ọrụ Civil Defence Na Steeti Sokoto Ike Umenaba May 23, 2023 0 Mịnịsta na-ahụ maka ime ime obodo bụ Maazị Rauf Aregbesola emepeela ụlọ ọrụ nchekwa na nchekwa obodo nke NSCDC…
Isiokwu Gọvanọ Steeti Kano Ekposaala Ndị Otu Ọrụ Ike Umenaba May 23, 2023 0 Gọvanọ Kano steeti bụ Dọkịta Abdullahi Umar Ganduje enyela ndị niile ji ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị iwu ka ha nyefee…
Isiokwu Onyeisiala Buhari Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu Ike Umenaba May 23, 2023 0 Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari akwadola iwu asatọ ndị ọgbakọ omebe iwu nke itoolu mere. Onye enyemaka…
Azụmahịa Onye Omebeiwu Kpọrọ Oku Maka Iwu Pụrụ Iche Iji Kwalite Ụlọ Ọrụ Mkpori Ndụ Ike Umenaba May 20, 2023 0 Sinetọ Orji Uzor Kalu akpọọla oku ka e nye iwu pụrụ iche nke ga-enyere ndị obere azụmaahịa aka, ọkachasị ụlọ ọrụ…
Mba ụwa Zelenskiy Erutela Hiroshima Nke Japan Maka Nzukọ G7 Ike Umenaba May 20, 2023 0 Onyeisiala Volodymyr Zelenskiy rutere n'obodo Hiroshima nke Japan na Satọde iji zute ndị isi nke ọchịchị onye kwuo…
Azụmahịa Onyeisiala Buhari Ahọpụtala Accountant-General Ọhụrụ Ike Umenaba May 20, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari akwadola nhọpụta Oriakụ Oluwatoyin Sakirat Madein, dịka Accountant General nke gọọmenti…
Ahụike NAF Dọrọ Aka Na Ntị Megide Nnabata Ụgha N’ụlọ Akwụkwọ Ahụike Ike Umenaba Mar 30, 2023 0 Nigerian Air Force, NAF na-ekwu na a dọtara uche ya na ngosi aghụghọ n'ịntanetị maka ịbanye na Diploma National…
Isiokwu Onye Ndu Naijiria Ekeleela Bola Tinubu Maka Agbamafọ Iri Asaa Na Otu Ike Umenaba Mar 28, 2023 0 Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari enwela ọñụ n'isi onyeisiala a họpụtara ọhụrụ, Bola Tinubu dịka ọ na-agba afọ…
Isiokwu Ndị Agha Emechiela Ọzụzụ Nke Afọ 2023 Ike Umenaba Mar 25, 2023 0 Ụlọ ọrụ Defence, DHQ emechiela ọzụzụ ndị ọhụrụ nke afọ a n'Army War College, Abuja. Ọzụzụ ahụ nke a malitere…
Isiokwu A Mara Ekweremadu Na Nwunye Ya Ikpe Maka Ịzụ Ahịa Akụkụ Ahụ Ike Umenaba Mar 23, 2023 0 Ụlọ ikpe United Kingdom amara Ike Ekweremadu onye bụbu osote onye isi oche Sineti na Naịjirịa ikpe maka ịzụ ahịa…