Isiokwu Onyendu Naijiria Ekeleela Ndị Ndu Omebeiwu Ike Umenaba Jun 13, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu kelere ndị ọchịchị ọhụrụ nke ọgbakọ omebe iwu, na-ekwu na nhọpụta ha bụ ezi mmepe nye obodo…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Na Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu Ọhụrụ Zukọrọ Ike Umenaba Jun 13, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu, Onyeisi oche ọhụrụ nke Sineti Naịjirịa, Godswill Akpabio na Ọkà Okwu, Ụlọ Ndị Nnọchiteanya,…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu Mgbazinye Ego Nke Ụmụ Akwụkwọ Ike Umenaba Jun 13, 2023 0 Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu GCFR abịanyela aka n'akwụkwọ iwu nke ịgbazinye ụmụ akwụkwọ ego agụm akwụkwọ…
Naijiria Gọvanọ Ebonyi Ahọpụtala Onye Nkuzi Dị Ka Odeakwụkwọ Steeti Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Aka na-achị Ebonyi steeti bụ Francis Nwifuru ahọpụtala otu onye nkuzi nwanyị na Mahadum Ebonyi steeti Abakaliki,…
Isiokwu Ihe Karịrị Ndị Ọrụ Mgbazi Iri Atọ Nwetara Ọkwa Ọhụrụ na Benue Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Ndị ọrụ na-ahụ maka mgbazi na Naijiria bụ ndị e buliri elu n'oge na-adịbeghị anya bụ ndị na-ahụ maka mpaghara 'H',…
Naijiria PDP Dọrọ Aka Na Ntị Megide Itinye Aka Na Nhọpụta Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Ndị otu Peoples Democratic Party, PDP, adọla aka na ntị megide ụdị egwu ọ bụla dịka ndị omebe iwu nke iri…
Isiokwu Ndị Sineti Naịjirịa Emeela Ọgbakọ Ikpeazụ Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Ndụ nke ụlọ ọgbakọ omebe iwu Naijiria nke itoolu akwụsịla ka ọgbakọ ndị omebe iwu mere na Satọde. N'ikwu okwu…
Azụmahịa Aka Na-achịbu CBN, Emefiele Nọ Na Nnyocha Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Ndị ọrụ nchekwa obodo Naijiria, DSS ekwenyela na Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Godwin Emefiele na-aga…
Isiokwu Naijiria Ga-eme Mmemme Ụbọchị Ọchịchị Onye Kwuo Uche Ya Dị Ala Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Gọọmenti Naijiria kwuru na ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya nke afọ 2023 ga-adị obere. Ode akwụkwọ nke gọọmenti…
Isiokwu Ndị Agha Ikuku Naịjirịa Azụọla Ndị Otu Nchekwa Akụrụngwa Ihe Bara Uru Ike Umenaba Jun 10, 2023 0 Nigerian Air Force, NAF, Regiment Training Center (RTC), enyela ndị ọrụ 151 Regiment nke NAF's Critical Asset…