Isiokwu Nrụgharị Ụlọ Ọgbakọ Omebeiwu Na-aga N’iru Ike Umenaba Jul 13, 2023 0 Ụlọ ọrụ ngo na-arụzigharị ụlọ ọgbakọ omebe iwu nke obodo Naijiria ekwela nkwa ịrụzigharị ụlọ omebe iwu nke ukwu na…
Naijiria Anambra Steeti Akpọkuola Gọọmenti Etiti Maka Enyemaka Maka Mbize Ike Umenaba Jul 11, 2023 0 Gọọmenti Anambra steeti akpọkuola gọọmentị etiti enyemaka ngwa ngwa ka ha tinye aka na oke egwu mbuze na-eyi…
Naijiria Nani Ndị Tozuru Oke Ka A Ga-ahọrọ N’Ọrụ – Gọvanọ Abia Ike Umenaba Jul 11, 2023 0 Gọvanọ Abia steeti bụ Alex Otti na-ekwu na iru eru bụ akara dị mkpa maka nhọpụta ndị mmadụ n'ọkwa ọchịchị.…
Isiokwu Iju mmiri: Gombe Na Jigawa Steeti Ejikerela Ichekwa Ụmụ Amaala Ike Umenaba Jul 11, 2023 0 Steeti Gombe na Jigawa na-akwado nkwado maka ichekwa ụmụ amaala n'aka idei mmiri na steeti abụọ ahụ. Amụma mmiri…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Akatọọla Egbum Ọchụ Na Steeti Plateau Na Benue Ike Umenaba Jul 11, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu ekwupụtala mwute maka ọgbaghara na igbu ọchụ ọhụrụ a na-eme na steeti Plateau. Onyeisiala…
Isiokwu Ndị Omebe Iwu Naijiria Ga-akwado Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ Ike Umenaba Jul 11, 2023 0 Ndị omebe iwu Naijiria adịla njikere ugbu a inyochaa ma kwado ndị isi ọrụ nchekwa nke mba ahụ, na-agbaso arịrịọ…
Isiokwu Naijiria Ga-ekesa Gas Site West Africa Ruo Europe Ike Umenaba Jul 11, 2023 0 Ụlọ ọrụ Nigeria National Petroleum Company, NNPC Limited na-ekwu na ọ kwadoro ibuga gas n'ahịa ọdịda…
Agụmụakwụkwọ JAMB Adọọla Ndị Ule Akwụkwọ Aka Na Ntị Megide Ngwa Ojoro Ike Umenaba Jul 8, 2023 0 Joint Admissions and Matriculation Board, JAMB adọọla ndị na-achọ ule akwụkwọ aka na ntị ka ha zere ngwa aghụghọ…
Naijiria Hajj 2023: Naijiria Na-atụ Anya Otu Mbụ Nke Ndị Njem Ala Nsọ Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Njem ụgbọ elu nke ndị njem ala nsọ si Nigeria Federal Capital Territory dị na Kingdom of Saudi Arabia laghachi…
Agụmụakwụkwọ Ọkammụta Aisha Azụọla Ndị Nkuzi Sayensị Kọmpụta Nke Naijiria Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Onye Ọkammụta sayensị kọmputa, Mahadum Louisiana State, USA, Aisha Gombe ekwupụtala njikere inyeghachi obodo ya…