Ahụike Steeti Kano Ekwela Nkwa Ịlụso Ọrịa Polio Ọgụ Ike Umenaba Jul 29, 2023 0 Gọọmenti Kano steeti ekwupụtala nkwa ya n'ịkwado ọgụ a na-ebuso ọrịa polio na-apụta na steeti ụfọdụ na Naịjirịa.…
Naijiria Steeti Imo: Onye Isi Oche SDP Agbaala Arụkwaghịm Ike Umenaba Jul 29, 2023 0 Onye isi oche otu Social Democratic Party (SDP) na steeti Imo, Prince Marshal Okaforanyanwu, agbahapụla ọrụ ya ihe…
Afịrịka Nkwatu Ọchịchị Niger: Eu Chọrọ Ka Atọhapụ Bazoum Ozugbo Ike Umenaba Jul 29, 2023 0 European Union (EU) enyela onye ndu Niger a kwaturu n'ike, Onyeisiala Mohamed Bazoum nnukwu nkwado ma chọkwaa ka a…
Isiokwu Eliela Ozu Onye Bụbu Ọchiagha Naịjirịa Bụ Diya Ike Umenaba Jul 29, 2023 0 Etinyela ozu onye bụbu onyeisi ndị agha Naịjirịa bụ Ọchịagha Ọladipo Diya n'ala n'obodo ya, Odogbolu, nke steeti…
Afịrịka Naijiria Akatọọla Nkwatu Ọchịchị Na Rịpọblik Nke Niger Ike Umenaba Jul 29, 2023 0 Gọọmenti Naijiria akatọọla ọchịchị mgbagha nke abalị iri abụọ na isii ọnwa Julaị 2023 na Rịpọblik nke Niger nke…
Azụmahịa Ezinụlọ Ndị Na-Adịghị Ike Na Ndekọ Ọha Mmadụ Akariala Nde Iri Na Ise Ike Umenaba Jul 22, 2023 0 Ọnụ ọgụgụ ndị ogbenye na ndị na-enweghị ego na akụ na ụba e debanyere aha na National Social Registry arịgoro na…
Naijiria Ntuliaka Ọkwa Gọvanọ Imo : Labour Party Na-Akwado Achonu Ike Umenaba Jul 22, 2023 0 Ndị otu Labour Party (LP) na steeti Imo ekwupụtala Sinetọ Athan Achonu ịzọ ọkwa gọvanọ steeti ahụ n'abalị iri na…
Naijiria Ntuliaka Gọvanọ: Ụlọikpe Ewepụla Ikpe Sinetọ Adeyemi Ike Umenaba Jul 22, 2023 0 Ụlọikpe ukwu gọọmenti etiti dị n'Abuja akagbuola akwụkwọ onye na-azọ ọkwa gọvanọ n'otu paati All Progressives…
Naijiria Kwado Nkwupụta INEC Maka Mmeri M Na Steeti 21,” Atiku Na-Agwa Tribunal Ike Umenaba Jul 22, 2023 0 Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party (PDP), Alhaji Atiku Abubakar, arịọla Ụlọikpe Presidential…
Naijiria Ndị Omebe Iwu Amaala Ụlọ Ọrụ Ọwa Mmiri Aka Mgba Na Ntuziaka Ọhụrụ Ike Umenaba Jul 22, 2023 0 Ụlọ ndị nnochite anya akpọkuola njikwa nke National Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA) na National…