Naijiria Onye ndu ala Naijiria akatọọla ọdachi mere na Plateau CHIDI IGWE Jan 14, 2022 0 Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuola na obi adigbi ya nma maka ogbugbu egburu ndi mmadu na Bassa Local Government!-->…
Ahụike Ọnụ ọgụgụ ndi ohuru butere ọria Covid 19 n’ala Naijiria CHIDI IGWE Jan 14, 2022 0 Na abali iri na ato nke onwa Januwari afo 2022,achoputara mmadu nari ano iri abuo na ato butere oria!-->…
Isiokwu A napụla Prince Andrew ikike ndị agha na ihe nrite ndị ọzọ CHIDI IGWE Jan 14, 2022 0 Isioche ọchịchị nke Buckingham nke Ezenwaanyị Elizabeth nọ n'isi ya ekwuola na ha ekpupula Prince Andrew okpu dịka!-->…
Naijiria Ihe mere Soludo jiri họpụta Ezekwesili na ndị ọzọ CHIDI IGWE Jan 14, 2022 0 Charles Chukwuma Soludo ahọpụtala Oby Ezekwesili na ndị ọzọ dịka kọmitii ga-enyefe ya ọchịchị a kpọrọ 'transition!-->…
Naijiria Ụmụaka atọ anwụọla ebe ihe karịrị mmadụ 18 merụrụ ahụ n’ụlọ dara na Delta Steeti CHIDI IGWE Jan 12, 2022 0 Ụlọ a dara n'ụbọchị iri na otu nke ọnwa Jenuwarị afọ 2022 n'ihe dịka elekere ise nke mgbede. Aniagwu kwuru na!-->!-->!-->…
Azụmahịa EFCC nwetara ego di N152bn, $386 million n’afo 2021 CHIDI IGWE Jan 12, 2022 0 Ụlọ ọru Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha nwetara njeri naira otu nari iri ise na abụọ!-->…
Ahụike Mmadu 422 bụ Ndi butere ọria COVID-19 ọhụrụ CHIDI IGWE Jan 12, 2022 0 Ọnụ ọgụgụ ndi nwetara ọria COVID-19 n’ala Naijiria di mmadu nari anọ,iri abụọ na abụọ ka ọdi ugbua. Ọbụ ndi ụlọ!-->!-->!-->…
Ahụike Sienate Prezidenti, n’ogbo ya eruola uju maka ọnwụ Shonekan CHIDI IGWE Jan 12, 2022 0 Prezidenti nke Naijiria Sineti bụ, Ahmad Lawan,eruola uju maka ọnwụ onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Chief Ernest!-->…
Egwuriegwu AFCON 2021: otu Super Eagles emeriela ndi Pharaoh’s nke Egypt CHIDI IGWE Jan 11, 2022 0 Otu egwu Super Eagles nke Naijiria emeriela ndi Pharaohs nke mba Egypt site na igba ha otu ọkpụ!-->…
Ahụike Maritime Agency na NDLEA akwadola inwe ezi nmekọrita CHIDI IGWE Jan 10, 2022 0 Ulo oru Nigerian Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA) na National Drug Law Enforcement Agency!-->…