Na abali iri na ato nke onwa Januwari afo 2022,achoputara mmadu nari ano iri abuo na ato butere oria COVID19 n’ala Naijiria gba gburu gburu dika ndi ulo oru Nigerian Centre for Disease Control website (NCDC) mere ka amata.
Kamgbe nkea malitere mmadu 250009 bụ ndi butere ya bu oria ebe mmadu 221203 bụ ndi nwetagoro onwe ha,ma mmadu 3092 bụ ndi ọria gburu n’ala anyi gba gburu gburu.
Ọnụ ọgụgụ ndi sitere na steeti iri na asaa– Lagos (120), Rivers (118), Anambra (38), FCT (32), Gombe (31), Kaduna (21), Oyo (14), Benue (11), Cross River (10), Kwara (9), Borno (5), Kano (5), Bauchi (3), Jigawa (3), Abia (1), Ogun (1), na Sokoto (1).
Leave a Reply