Akụkọ na ewuewu Enwghi onye ami Mejọ ọbula agbagburu n’ Azia CHIDI IGWE Aug 24, 2022 0 Dịka akụkọ na-efegharị na soshal midia na ndị ojiegbe gburu otu onye agha welitere isi n'Azia dị n'Anambra steeti,…
Akụkọ na ewuewu Kambosos ga-alụso Haney ọgụ nke ugboro abuo n’October CHIDI IGWE Aug 24, 2022 0 George Kambosos ga-enwe ohere ịbọ ọbọ megide onye mmeri dị fechaa na-enweghị mgbagha, Devin Haney na mgbake October…
Akụkọ na ewuewu Onyeisiala chọrọ ka Naijiria na India kwalite mmekọrịta dị ogologo CHIDI IGWE Aug 24, 2022 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari anabatala Mịnịsta na-ahụ maka mpụ na ndị omeiwu India n'ụlọụka steeti dị n'Abuja.…
Akụkọ na ewuewu NBA conference 2022: Ihe Peter Obi, Atiku na Tinubu kwuru ha ga-eme ma ha zọta ọchịchị CHIDI IGWE Aug 23, 2022 0 Peter Obi na Atiku Abubakar bịara mana Bola Tinubu zigara osote ya bụ Kashim Shettima Ndị na-azọ ọkwa onyeisiala…
Ahụike Ihe mere o ji dị mkpa inye ụmụaka ọgwụ mgbochi maka ọrịa a CHIDI IGWE Aug 23, 2022 0 Gọọmentị Naịjirịa ekwuola na ha etinyela ọgwụ mgbochi a kpọrọ 'Rotavirus Vaccine' ka ọ bụrụ iwu na ụmụaka niile a…
Akụkọ na ewuewu Orji Uzor Kalu ji ọnọdụ nchekwa Abia North eme ndọrọ ndọrọ – Gọọmentị Abia steeti CHIDI IGWE Aug 23, 2022 0 Gọọmentị Abia Steeti akatọọla ihe Orji Uzor Kalu na-anọchiteanya Abia North na sineti kwuru maka ọnọdụ nchekwa na…
Ahụike Etu e si zọpụta nwa m a mụrụ na erughieru – Ogubuike CHIDI IGWE Aug 22, 2022 0 Ihe nwaanyị kwesịrị ibu afọ ime tupu ọ mụọ ya bụ izuụka iri atọ na asaa; ụfọdụ na-ebuzu nke ha izuụka iri anọ.…
Akụkọ na ewuewu Etu e si tọrọ ndị sịsta ụka Katọlịk anọ n’ụzọ Umulolo, Okigwe CHIDI IGWE Aug 21, 2022 0 Nsonso a, ndị isi ụka Kraịsti na-adanyezị na ọtụtụ ntọrọ n'akụkụ Naịjirịa dị iche iche. Akụkọ ntọrọ ọzọ esila…
Akụkọ na ewuewu Ndị ntọrọbịa na-alaghachizi n’omenala ugbua – Olu nke Warri CHIDI IGWE Aug 21, 2022 0 Peter Obi bụbu gọvanọ Anambra steeti ji ọkọlọtọ Labour Party azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa gara njem nleta ya na…
Egwuriegwu Kedụ onye bụ Mercy Chinwo? CHIDI IGWE Aug 17, 2022 0 Mercy Chinwo,bu onye eji igụụ egwu mara na-achaba mmadụ anya Mercy Chinwo bụ onye na-eti egwu ụka na Naịjirịa…