Take a fresh look at your lifestyle.

2023 IWD: FA Ghana ekwupụtala ikuzi nkuzi efu maka ụmụ nwanyị iri asaa.

Mosunmola ore dere ya na bekee.

0 330

2023 IWD: FA Ghana ekwupụtala ikuzi nkuzi efu maka ụmụ nwanyị iri asaa.

Ndị otu egwuregwu bọọlụ Ghana (GFA) ejirila ngwugwu ihe nleta leta ụfọdụ ụmụ nwanyị ndi egwuregwu bọọlụ na emume nke ụmụnwayị nke mba ụwa nke 2023.

Emume nke afọ a bụ #makuo nhatanha.

GFA ekwupụtala ikuzi nkuzi ikike nke C n’ efu maka ụmụ nwanyị iri atọ na ikuzi nkuzi ikike D n’efu maka ụmụ nwanyị iri anọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *