Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ Soludo toro atụmatụ imegharị Naira nke CBN.

Chinwe Onuigbo, Awka dere ya na bekee

0 414

Gọvanọ Soludo toro atụmatụ imegharị Naira nke CBN.

Gọvanọ steeti Anambra, ma bụrụkwa onyeisi ụlọ akụ ukwu nke Naijiria n’oge gara aga, bụ Charles Soludo, ekwuola na steeti ahụ ga-emezigharị ma soro n’usoro iwu nhazigharị naira ọhụrụ nke CBN.

Soludo sị  n’ ọdị mma ka ụlọ ọba ego  ukwu na-emezighari ego kwa mgbe ọ bụla.

O kwuru nke a mgbe ọ na-aza ajụjụ na mmemme telivishọn.

N’ọnwa gara aga, Gọvanọ CBN kwuputara na a ga-emegharịgharị akwụkwọ nde naira 200, 500 na 1000.

Ọ gbakwụnyere nke a,  “n’oge nke m,  emegharịrị ya. E megharịrị N5, N10, N20, na N50.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *