Japan na-achọ ka ya na Naijiria nwee mmekọrịta azụmahịa bụ akwaa akwụrụ.
Hauwa Abubakar Anaja dere ya na bekee.
Japan na-achọ ka ya na Naijiria nwee mmekọrịta azụmahịa bụ akwaa akwụrụ
Onye isi njikwa, Japan n’ihe gbasara azụmụ ahia nke ndi mba ọzọ , Takuma Taninami, ekwuola na mmekọrịta azụmahịa dị n’etiti Nigeria na Japan ugbu a nwere ike gbasaa iji kwalite ego nke mba abụọ ahụ.
Leave a Reply