Take a fresh look at your lifestyle.

Namibia na-arịọ ka ha na Jamanị nwee mkparịta ụka gbasara ogbugbu mkpochapụ.

Hauwa Mustapha dere ya na bekee.

0 394

Namibia na-arịọ ka ha na Jamanị nwee mkparịta ụka gbasara ogbugbu mkpochapụ.

Namibia chọrọ ka Jamanị laghachi na tebụl mkparita uka iji nwee nkwekọrịta ogbugbu mkpochapụ Jamani mere na-ebe ha nọọ

Germany kwetara na May nke afọ gara aga na ọ mere “mgbuchapụ” na mpaghara ndịda Africa nke ọ na-achị n’etiti 1884 na 1915.

Mgbe ihe karịrị afọ 5 nke mkparịta ụka gasịrị, Germany nyere ihe dị ka otu ijeri dollar na enyemaka  maka aru  a ha kpara .Ọtụtụ ndị Namibia jụrụ nkwekọrịta ahụ, na-arụ ụka na ụmụ Herero na Nama etinyeghị aka nke ọma na mkparịta ụka ahụ.

Ọ dịkarịa ala Hehero 60,000 na ihe dị ka 10,000 Nama ka ndi Jamani gburu n’etiti 1904 na 1908.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *