Take a fresh look at your lifestyle.

SteetiAnambra ekpebiela iwezụga arụbala n’akụkụ.

Chinwe Onuigbo, Awka dere ya na bekee.

0 452

Steeti Anambra ekpebiela iwezụga arụbala n’akụkụ.

Gọọmenti steeti Anambra agwala ndị steeti ya ka ha hụ na  ha chebere onwe ha n’aka ọgwụ mgbochi ga-ebutere ha ọnwụ.

Gọvanọ  steeti a bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo kpọkuru oku a n’oge emume mgbasa ozi Integrated Measles na Uke Primary Healthcare Centre (PHC) nke dị n’okpuru ọchịchị Idemili North.

Odeakwụkwọ steeti ahụ n’ihe gbasara ahụike  bụ Dọkịnta Chioma Ezenyimulu kọwara na arụbara bụ ọrịa na-efe efe nke ukwuu.

Onye ode akwụkwọ nlekọta ahụ kwuru na enwere ike igbochi ajọ ọrịa na ọgwụ mgbochi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *