Onyeisiala Buhari enyela ndị Naịjirịa iri anọ na anọ onyinye.
Onyeisiala Muhammadu Buhari na-aga ugbu a maka mmemme inye onye bụbu onye isi ala Goodluck Jonathan na ndị Naijiria iri anọ na atọ ndị ọzọ a ma ama onyinye Nigeria Excellence Award in Public Service (NEAPS).
Ihe omume a na-eme na ogbako nke Presidential Villa, Abuja.
Gọvanọ steeti iri na isii gụnyere Nyesom Wike nke Rivers ka a ga-asọpụrụ na mmemme ahụ.
Ndị ọzọ ga-anata onyinye gụnyere Onye isi oche Senate, Ahmad Lawan; Onye isi ụlọ omebe iwu, Femi Gbajabiamila na ndị isi ọrụ.
Leave a Reply