Ndị agha wepụrụ onye isi ndị omekeome, nwetaghachi ngwa agha na steeti Zamfara.
Bilkisu Halilu Paid ere ya na bekee.
Ndị agha wepụrụ onye isi ndị omekeome, nwetaghachi ngwa agha na steeti Zamfara .
Ndị agha Naịjirịa bụ Operation HADARIN DAJI ewepụla ndị na-eyi ọha egwu bụ ndị dị abụọ ebe ndị ọzọ merụrụ ahụ gbapụrụ n’obodo Doka, ọhịa Gando dị n’okpuru ọchịchị Anka na steeti Zamfara.
Na nkwupụta, Director nke Defence Media Operations, Major General Musa Danmadami, kwuru na “n’oge ha na-agagharị, ndị agha kpọtụụrụ ndị ohi ma tinye nnukwu ọkụ / kpochapụrụ ha.”
Leave a Reply