Take a fresh look at your lifestyle.

Minista agụm akwụkwọ enwela nzukọ ya ndi ukuzi mahadum

0 493

Onye Minista n’ahu maka agụm akwụkwọ bụ, Adamu Adamu enwela nzukọ yana ndi ndu otu Academic Staff Union of Universities, ASUU n’aha ichafu,iji kwusi agbugba ọrụ nke noworo ọnwa isii.

Nzukọ a bụ nke onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari nyere ntuziaka ka enwe iji leba anya na nsogbu ndi otua na Gọọmenti etiti nwere kamgbe Machi afo 2022.

Ana ele anya na nzukọa ga eweta agbugba ọrụa na isinjedebe,ma dozie ọnọdu agum akwụkwọ mahadum n’ala anyi gba gburugburu.

Onye Minista ka ana ele anya na oga akowara ndi Federal Executive Council ihe ha metara na nzukọ a n’ụbọchi Tọọzde nke izu ụka a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *