Take a fresh look at your lifestyle.

Onyendu ala Naijiria akatọọla ogbugbu egburu onye ụkọchukwu

0 375

Onyeisiala Naijiria bụ, Muhammadu Buhari akatọọla ogbugbu egburu onye ụkọchukwu ụka katọlik bụ, Reverend John Cheitnum nke Kafanchan Catholic Diocese,nke Steeti Kaduna,dika abali anọ gachara ndi ntọri tọrọ ya.

Ogara n’ihu kasie ezinulo nile odachia meturu nakwa ndi ndu otu Christian Association of Nigeria ngalaba nke Steeti Kaduna maka onwu onye ukochukwu a.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *