Take a fresh look at your lifestyle.

Minista nchedo na agha kwere njwa irusi oru Ike.

Chigo deziri ya n' igbo

0 42

Christopher Musa Onye Minista Maka Agha na Nchedo nke Naijiria, (onye agha lara ezumike nká), ekwughachila nkwado Bola Ahmed Tinubu n’ịrụsi ọrụ ike iji weghachite udo na ịdị n’otu n’ala niile, ma kpọọ ndị Nigeria ka ha jikọọ ọnụ ma soro ndị ọrụ nchekwa rụọ ọrụ iji merie nsogbu nchekwa na-emetụta obodo.

Onye minista ahụ kwusiri ike mkpa ọ dị ka mba niile sonyere ọnụ n’ịzọpụta nsogbu ndị a, na-egosi na gọọmenti naanị ya agaghị enwe ike iweta udo na nchekwa.

O kwuru na ụdị di iche iche nke ndị Nigeria na-apụta ìhè n’ọrụ ndị a na-eme ugbu a iji chekwaa mba ahụ na-egosi ụdị ịdị n’otu a chọrọ iji merie nsogbu nchekwa ma mee ka njikọta mba sie ike.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *