Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

MINISTA

Minista nchedo na agha kwere njwa irusi oru Ike.

Christopher Musa Onye Minista Maka Agha na Nchedo nke Naijiria, (onye agha lara ezumike nká), ekwughachila nkwado Bola Ahmed Tinubu n’ịrụsi ọrụ ike iji weghachite udo na ịdị n’otu n’ala niile, ma kpọọ ndị Nigeria ka ha jikọọ ọnụ ma soro ndị…

Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na mba Nigeria, Mohammed Idris, akpọọla oku maka ọrụ nta akụkọ dị ka akụkụ nke mbọ iji luso akụkọ adịgboroja ọgụ na ozi na-ezighi ezi. Ọ kpọrọ oku a n'Abuja mgbe ya na ndị otu Nigerian Guild of Editors…