Take a fresh look at your lifestyle.

Sheikh Hasina Onye isi gọọmenti Bangladesh ewepụtalarị n’ọrụ, , gbara iwe .

Chigo deziri ya n'Igbo

0 130

Sheikh Hasina Onye isi gọọmenti Bangladesh ewepụtalarị n’ọrụ, , gbara iwe na  ntuli aka  a ga-eme n’ala ahụ n’ihi na a machibidoro otu ya, Awami League, ịsonye na ya.

Hasina, onye e nyere ikpe ọnwụ maka imegide mwakpo ụmụ akwụkwọ na 2024 nke gbatịrị mmadụ ọtụtụ narị ma kpatara ịdọpụ ọchịchị ya nke dịruo afọ 15, kọrọ na email zitere ndị nta akụkọ na, ọ bụrụ na enweghị ntuli aka gụnyere onye ọ bụla, n’enweghịkwa ntuli aka n’ụzọ kwụ ọtọ na nke ziri ezi, Bangladesh ga-eche ihu nsogbu ogologo oge.

Hasina kwuru na ntuli aka  di otu a enweghị onye ọ bụla gụnyere otu ya  adịghị mma, ma gọọmenti sitere n’imepụta ihe agaghị ejikọ mba kewapụrụ.

Karịa nde mmadụ 127 nwere ikike ịbinye aka  na ntuli aka nke Febụwarị 12, nke bụ nke kacha mkpa kemgbe ewepụtalarị Hasina n’ọrụ.


Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *