Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisioche Sineti Ekwupụtara Ohere Dị N’Oche Umahi Na Giadam

0 470

Onyeisi ụlọomeiwu Naịjirịa bụ Godswill Akpabio ekwupụtala ohere dị n’oche ndị sinetọ abụọ, David Umahi (Ebonyi-South) na Ibrahim Giadam (Yobe-East), dị ka e mechara họpụta ha dịka ndị minista.

Sinetọ Akpabio kwuru nke a n’ụbọchị Wednezde n’Abuja.

Onyeisioche Sineti kwuru na nkwupụta nke ohere n’oche ha bụ dịka akụkụ nke 68, nkebi nke 1 (d) nke akwụkwọ iwu 1999 Constitution (dị ka emezigharịrị).

Ya mere, ọ kpọkuru ụlọ ọrụ ntuliaka Independent National Electoral Commission, INEC ka ha bido usoro ntuliaka imeụlọ na mpaghara abụọ ahụ ozugbo.

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *