National Commission for Refugees, Migrants, and Internal Displaced Persons (NCFRMI) na-ekesa ihe oriri nye ndị gbara ọsọ ndụ, ndị a chụpụrụ n’ime obodo, na ndị lọta na Lagos na steeti Ogun, Southwest Nigeria.
N’emume eji egosi nke a na Lagos, Kọmishana na onyeisi nke NCFRMI, Aliyu Tijani Ahmed, kwuru na kọmitii ahụ na-eme nke a iji nyere ndi ogbenye aka na mpaghara South West.
Leave a Reply