Browsing Tag
enyemaka
Emeka Offor na ndi otu ya nyere ndị ide mmiri metụtara na osteeti Anambra onyinye ihe enyemaka.
Emeka Offor na ndi otu yanyere ndị ide mmiri metụtara na steeti Anambra onyinye ihe enyemaka.
Nsogbu ndị na-akwaga mba ọzọ: US ewepụtala enyemaka $240 nde maka Latin America.
Nsogbu ndị na-akwaga mba ọzọ: US ewepụtala enyemaka $240 nde maka Latin America.
NEMA na-ekesara ndị mmadụ puku iri abụọ na anọ ihe enyemaka na steeti Katsina.
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na mba (NEMA).
Chad kwupụtara ọnọdụ ụkọ nri, na-akpọ maka enyemaka
.
Mkpesa Chad na-abịa dị ka nzukọ n'etiti onye isi oche AU, onye isi oche nke kọmishọna AU na Onye isi ala Russia mere atụmatụ na Fraịde.
Chad kwupụtara ọnọdụ
ụkọ nri na mba ahụ na Tọzdee.
Otu United Nations mere atụmatụ!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Enyemaka mmadụ: UN na-achịkọta $351 nde maka Naijiria.
Otu United Nations na-ekwu na ọ na-akpọkọta $351 nde iji kwado ọrụ enyemaka Naijiria na North-East.
Onye odeakwụkwọ ukwu UN bụ Antonio Guterres mere ka a mara nke a mgbe ọ na-ekwu okwu n'ụlọ steeti.
"Anyị na-agbasi mbọ ike!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…