Onyeisiala Bola Tinubu ekenyela Pọtụfoliyo nye ndị minista a họpụtara, bụ ndị ụlọomeiwu Naijiria kwadoro na nso nso a.
Onye ndụmọdụ pụrụiche nye Onye isi ala na mgbasa ozi, Ajuri Ngalale, kpughere nke a nye ndị nta akụkọ n’abalị Wenezde.
Dị ka ndepụta o wepụtara, Pọtụfoliyo ndị ahụ gụnyere:
Lateef Fagbemi- Minister of Justice & Attorney General nke Federation
Nyesom Wike – Mịnịsta nke FCT
Mairiga Mahmud- Minister of State, FCT
Festus Keyamo – Minista nke njem ụgbọ elu
Adebayo Adelabu – Mịnịsta ọkụ latrik
Adegboyega Oyetola – Minister of Transportation
Dele Alake – Mịnịsta ihe ndị egwu pụtara n’ime ala.
Muhammed Idris – Minister of Information & National Orientation
Mohammed Badaru – Minister of Defense
Bello Mattawale- Minister of State, Defense
Abubakar Kyari- Minister of Agriculture & Food Security
Abubakar Momoh- Minister nke ndị ntorobịa
Bosun Tijani- Minister of Communications and Digital Economy
Yusuf M. Tuggar- Minista nke mba ofesi
Wale Edun- Minister of Finance and Coordinating Minister of the Economy
Dave Umahi- Minista na-ahụ maka ọrụ
Mohammed Ali Pate- Mịnịsta na-ahụ maka ahụike na ọdịmma ọha
Betta Edu- Mịnịsta na-ahụ maka ọdịmma mmadụ na ibelata ịda ogbenye
John Enoh-Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu
Bunmi Tunji-Ojo- Minister of Marine & Blue Economy
Atiku Bagudu- Minister of Budget & Economic Planning
Joseph Utsev-Mịnịsta na-ahụ maka akụ mmiri na ịdị ọcha
Shuaibu Audu- Minister of Steel Development
Sabi Abdullahi- Minister of State, Agriculture
Doris Anite-Mịnịsta na-ahụ maka azụmaahịa na itinye ego
Simon Lalong – Minista na-ahụ maka ọrụ na ọrụ
Zephaniah Jisalo- Minista na-ahụ maka ọrụ pụrụ iche
Adegboyega Oyetola- Minister of Transportation
Lola Ade-John- Minister nke Tourism
Hannatu Musawa- Mịnịsta na-ahụ maka ọdịbendị na akụ na ụba okike
Tunji Alausa- Minister of State, Health & Social Welfare
Uju Kennedy- Minister of Women Affairs
Tahir Mamman- Minister of Education
Yusuf T. Sununu- Minister of State, Education
Minista na-ahụ maka gburugburu ebe obibi – Onye a họpụtara maka Kaduna Steeti.
Mịnịsta na-ahụ maka akụ mmanụ ala – A ga-ekenye ya
Heineken Lokpobiri- Minister of State, Petroleum Resources
Ndị Mịnịsta ahọpụtara ga-aṅụ iyi ọrụ n’ụbọchị Onyeisiala Bola Tinubu ga-ahọpụta.
Ikenye Pọtụfoliyo tupu a ṅụọ iyi ọrụ bụ ihe emebeghị mbụ dị ka a na-emebu bụ ịwepụta Pọtụfoliyo ozugbo edusịrị ndị Minista n’iyi orụ.
Leave a Reply