Ọrụ ugbo n’obodo mepere emepe nwere ike ịbawanye mmepụta nri, ma belata ọnụ ahịa – Ndị ọkachamara.
Chigo dere ya n'igbo.
Ọrụ ugbo n’obodo mepere emepe nwere ike ịbawanye mmepụta nri, ma belata ọnụ ahịa – Ndị ọkachamara.
Dị ka ndị ọkachamara maka oru si kwuo, ọrụ ugbo n’ime obodo mepere emepe ga-amụba mmepụta nri ma belata ọnụ ahịa nri n’ahịa.
Ha mere ka a mara nke a na 2023 AgriQuest Africa Network (AQAN) Summit System Summit na isiokwu: “Iche echich imeputa nri n’uju na Satọde na Legosi.
Dr Adelaja Adesina, onye na-ahụ maka njikwa, Bdellium Consult Ltd., mere ya onwe giị,’ kwuru na ọrụ ugbom n’ obodo mepere emepe ga-ebelata ọnụ ahịa nri dị elu na nso nso na Naijiria.
Adesina gwara ndị mmadụ nọ n’obodo mepere emepe ka ha na-akọ nri ụfọdụ n’ime ụlọ na ogige ha.
O kwuru na nke a bụ otu n’ime ihe ndị a na-eme ugbu a IJI mee ka nri juputa ebe niile.
N’akụkụ nke ya, Onye isi oche, All Farmers Association of Nigeria, Lagos State Chapter, Dr Olufemi Oke, kwuru na isi ihe na-eme ka ndị na-agụ akwụkwọ na-agbakọta ọnụ bụ maka ịtụgharị uche na ịkwado usoro nri.
Leave a Reply