Ngụkọ ntuliaka mgbakwunye nke emere maka ụlọ nnochiteanya omeiwu n’Ebonyi steeti egosila na Nwobashi Joseph emeriela ọkwa nke mphara Ezza North/Ishielu n’ebe ahụ.
Lee ihe ọnụọgụgụ votu gosiri:
AA— 142
ADC—117
ADP—206
APC—10,085
APGA–11,896
LP—-8076
NNPP–271
NRM—53
PDP—11,150 1
SDP–15
Leave a Reply