Take a fresh look at your lifestyle.

Unicef ebidola ozi ahụike n’efu maka ndị idei mmiri metụtara na steeti Anambra.

Chinwe Onuigbo, Awka

0 411

Unicef ebidola ozi ahụike n’efu maka ndị idei mmiri metụtara na steeti Anambra.

Otu United Nations Children Emergency Fund (UNICEF) ebidola ọrụ nlekọta ahụike  ga-adị ọnwa 3 n’efu maka ndị idei mmiri metụtara, na steeti Anambra.

Dọkịnta Obianuju Okoye bụ onye nchịkọba ahụike  na steeti ahụ na Ministri na-ahụ maka ahụike gwara ndị ntaakụkọ nke a n’Onitsha steeti Anambra nso nso .O kwuru na ihe na-erughị mmadụ puku ise ka a na-elegara ihe a ozi a irute  site na mgbasa ozi ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *