Onye mmeri Olympic Blessing Oborududu nwetara ihe nrite egwuregwu.
Chidi Nwoke, Abuja dere ya na bekee.
Onye mmeri Olympic Blessing Oborududu nwetara ihe nrite egwuregwu.
Blessing Oborududu, onye nwetala ọla ọcha n’egwuregwu Olympic nke afọ 2020 na asọmpi Commonwealth, nwetara onyinye nke akpọrọ Naijiria na 60 bụ nke gosipụtara na ọ bụ okaibe n’aka Minista egwuregwu Sunday Dare.
Leave a Reply