Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari enyela ndị Naịjirịa iri anọ na anọ onyinye.

Bilkisu Halilu Pai dere ya na bekee.

0 409

Onyeisiala Buhari enyela ndị Naịjirịa iri anọ na anọ onyinye.

Onyeisiala Muhammadu Buhari na-aga ugbu a maka mmemme inye onye bụbu onye isi ala Goodluck Jonathan na ndị Naijiria iri anọ na atọ ndị ọzọ a ma ama  onyinye Nigeria Excellence Award in Public Service (NEAPS).

Ihe omume a na-eme na ogbako nke Presidential Villa, Abuja.

Gọvanọ steeti iri na isii gụnyere Nyesom Wike nke Rivers ka a ga-asọpụrụ na mmemme ahụ.

Ndị ọzọ ga-anata onyinye gụnyere Onye isi oche Senate, Ahmad Lawan; Onye isi ụlọ omebe iwu, Femi Gbajabiamila na ndị isi ọrụ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *