Ha gụnyere ihe ndi a
Oji, Ofo na Ogu, na Ikenga.
OJI bu mkpuru osisi oji na ami ya.Eji ya ekpeekpere ma ọ bụ ekpe okpukpere chi Igbo,eji ya efe ofufe,a na-ata ya ata,ma werekwa ya na-ele ọbia.
Ofo na Ogu bu echiche omenaala Igbo nke na-egosi ezi omume na ikpe ziri ezi. A na-eji ha n’okwu gbasara mmekọrịta ọha na eze na okpukpere chi Igbo na-ekwu na aka adịghị ọcha.
Gịnị bụ ikenga?
Ikenga bụ njiri mara mbọ mmadụ, ihe ọ rụpụtara, ọganiihu na mmeri. Ikenga gbadoro ụkwụ na nkwenye na ike mmadụ nwere ime ihe dị n’aka nri ya.
Leave a Reply