Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi agha chọrọ iweghara ọchichi n’mba Mali

0 769

Mali’s military junta nke mba Mali kwuru na achọrọ iweghara ọchichi bụ ndi agha n’izuka gara aga bụ ndi isi agha  ‘Western-backed’ soldiers.

Nke kpuru afo n’ala bụ nke mere na abali iri na otu na iri na abụọ nke ọnwa Mee ka junta mere ka mata site n’okwu ya.

Dika ndi agha si me ka amata na anwuchiela mmadu iri nke aka ha dina agwa ọjọọ a,emeghi ka amata ndia mọbụ ebe ha nọọ,ma ha siri na aga enyefe ha n’aka ụlọ ikpe.

Ndi agha mba Mali ewegharala ọchichi ugboro abụọ kamgbe ọnwa Ọgustu afọ 2020 mgbe onyeisiala bụ Prezidenti Ibrahim Boubacar Keïta ka na asi ka oweghachi ọchichi onyekwuche ya n’mba ahu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *