Take a fresh look at your lifestyle.

Mmadu itolu anwụọla dika igwe nmanụ gas gbawara n’Kano  

0 529

Ụlọ ọrụ National Emergency Management Agency, NEMA n’aha ichafu,kwuru na hana agba mbọ izọpụta ndi mmadu n’ogige ebe ahụ igwe gas gbawara na Steeti Kano,ebe ha buputaworo ozuu mmadu itolu ka ọdi ugbua.

Onye Direckto General NEMA bụ, Mustapha Habib Ahmed mere ka amata nkea na Kano, na ha kana aga n’ihu izọpụta ndi ọdachia metutarama kwukwazie na NEMA,Nigerian Red Cross, military, the Nigerian Police, Nigerian Security and Civil Defense Corp bụ ndi jikọrọ aka ọnụ arụ ọrụa.
“Ejere m ebe mkpamkpa mere ma hazie etu aga esi zọpụta ndi mmadu,ma kpotakwa ọtụtụ ụgbọala excavator bụ nke aga eji abọpụta ndi nke ihe dagidere. 

 “Ndi ọrụ anyi ga ahu na ekpopuchara ihe nile ma buputacha ndi nile ihe dagidere,” ka okwere nkwa.

Okwuru na ebuputala ozuu mmadu itolu nebe ahu ụlọ dara n’akụkụ ụlọ akwụkwọ primary school,bụ nke igwe gas cylinder gbawara na Aba Road dina Sabon Gari nke Kano.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *