INEC ewepụtala Abba Yusuf dịka Gọvanọ Kano steeti
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) ekwupụtala onye ga-azọ ọkwa ọchịchị New Nigerian People's Party (NNPP), Malam Abba Yusuf, dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ e mere na March 18 na Kano steeti.…