Ihe isi ụlọọrụ mba Amerịka na Naịjirịa kwuru maka ntulika 2023
Ụlọọrụ mba Amerịka na Naịjirịa bụ ‘US mission in Nigeria’ ezipụta ozi ihe ndị ha ji anya ha hụ n’oge ntuliaka ọkwa gọvanọ nakwa nke ndị ụlọomeiwu steeti Naịjirịa.
Ozi nke pụtara n’ụbọchị Tuzde kwuru
“Mba Amerịka nọ n’ụjọ etu mwakpo,…