Take a fresh look at your lifestyle.

US-South Africa kwere nkwa ime  ka mmekọrịta ha sie ike.

HAUWA MUSTAPHA DERE YA NA BEKEE.

0 416

US-South Africa kwere nkwa ime  ka mmekọrịta ha sie ike

Onye isi ala US Joe Biden toro South Africa dị ka “olu dị mkpa” ka ọ na-ezute Onye isi ala  a bụ Cyril Ramaphosa na White House maka mkparịta ụka ga-emetụ aka na mbọ iji gbochie nsogbu ihu igwe(climate crisis), ya na ịkwụsị agha na Ukraine.

“Mmekọrịta anyị dị mkpa n’ịgbasa ọtụtụ n’ime nsogbu ịma aka ụwa… na South Africa bụ olu dị mkpa na ọkwa ụwa,” Biden gwara Ramaphosa na Office Oval tupu mkparịta ụka amalite n’ehihie Fraịde.

“Anyị nwere ọtụtụ ihe anyị ga-ekwu. Ọtụtụ ihe  na-eme gburugburu ụwa, “Biden kwuru.

Leave A Reply

Your email address will not be published.