Ndị Sineti Naijiria anatala ndị minista atọ ọzọ ahọpụtara maka nyocha
Onye isi ala Bola Tinubu arịọla ndị Sineti Naijiria ka ha nyochaa ma kwadoo mmadụ atọ ọzọ ahọpụtara maka minista.
Ndị a họpụtara bụ Abbas Balarabe si Kaduna steeti, Jamila Bio Ibrahim si Kwara steeti na Ayodele Olawande si Legọs steeti.…