Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

sudan

Naijiria katọrọ ọgbaghara na Sudan

Onye isi ala Naijiria bu, Muhammadu Buhari katọrọ ọgbaghara nke dara na Satọde na Khartoum, isi obodo Sudan, n'etiti ndị agha na ndị agha, Rapid Support Forces, RSF na-ekwu na agha na-aga n'ihu adịghị anabata. N'ikwu okwu n'oge nleta nke…

Ọgbaaghara egbuola otutu mmadụ na mba Sudan

Ọgụ dapụtara n'etiti ndị otu agha abụọ na mba Sudan egbuola ihe ruru mmadụ iri ise na isii ebe mmadụ nari ise na iri itolu na ise merụrụ ahụ ọkachasị n'ịsị obodo Khartoum mba ahụ. Ọ bụ okwu maka ịnyefe ọchịchị n'aka ndị nkịtị bidoro…