Gọọmenti Anambra steeti ewepụla ego n’ụgwọọnwa ndị ọrụ n’ọnwa Febrụwarị
Gọọmenti Anambra steeti ewepụla ego n’ụgwọ ọnwa Febrụwarị nke ọtụtụ ndị ọrụ.
E wepụrụ ego n’ụgwọ ọnwa ha maka na ha abịaghị ọrụ n’ụbọchị Monde.
Gọọmenti steeti ahụ machiburu ịnọ n'ụlọ n'ụbọchị Monde ma dọọ ndị ọrụ bekee aka…