Onye Minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ bụ, Sergei Lavrov awụchiela isi obodo Ethiopia, Addis Ababa dika njem ikpeazu nke mpaghara Afrika.
Onye minista gosiri ihe onynyo nnabata ya na tweeter
Onye Minista mba Russia…
Ndi regional gọvanọ anọ agbala arụkwaghim n’ụbọchi Tuuzde,dika obodo ha na enwe nsogbu ọnọdu akụlụba ma nmachi amachiri ha.
Ndia si mpaghara Tomsk, Saratov, Kirov na Mari El regions kwuputara na ha n’agba arụkwaghim,ebe onye nke!-->!-->!-->…
Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Naịjirịa, Zubairu Dada kwuru na mmekọrịta obodo a na Russia na Ukraine ka dịgidere.
Dada kwuputara nke a na Abuja na Tọzdee, mgbe ọ na-aza ajụjụ sitere n'aka ndị nta akụkọ na mkparịta ụka ozi!-->!-->!-->…
United States na ndị ha na ya jikọrọ aka na Tọzdee kwalitere nrụgide na Moscow maka mbuso agha ya na Ukraine, ka Washington wetara mmachi ọhụrụ na ọtụtụ ụlọ ọrụ nchekwa Russia, narị otu narị ndị otu nzuko omeiwu ya na onye isi ụlọ akụ!-->!-->!-->…
Onye osote onye na-ahụ maka mba ofesi Russia, Sergei Ryabkov, agbaala Washington ume ka ọ kwụsị ịkawanye esemokwu ma ọ bụrụ na ọ chọrọ ime ka mmekọrịta ya na Moscow kwụsị.
Dị ka Ryabkov si kwuo, "Ha kwesịrị ịkwụsị mmụba ha, ma n'ọnụ!-->!-->!-->!-->!-->…
Russia chọrọ ihe dị agba abụọ. Agba nke mbụ gụnyere
Na Ukraine agaghị enwe mmekọ jikọrọ ha na mba ndị ọzọ (ha ga-akwụrụ onwe ha), ma jirikwa ọnụ ha kwuputa na ha enweghizi mmasị isonye otu Nato. Onyeisiala Volodymyr Zelensky nke!-->!-->!-->!-->!-->…