Take a fresh look at your lifestyle.

NWAKPO NA RUSSIA.

Chigo dere ya.

0 532

NWAKPO NA RUSSIA.

Ndị ntaakụkọ mba Russia ewepụtala ihe onyonyo ndị gosiri ebe ndị mmadụ ji ụjọ na-azọ isi onwe ha n’ụlọakwụkwọ ebe ya bụ mwakpo mere.

Otu onye ojiegbe wakpoola ụlọakwụkwọ dị na mba Russia, gbuo mmadụ iri na atọ (13) ma merụọ iri abụọ na otu (21) ahụ.

Ụmụaka asaa na ndị okenye isii so na ndị nwụru na mwakpo a, tinyekwara ndị nche abụọ na ndị nkuzi abụọ, dịka gọọmentị mba ahụ si kwuo.

Ka ọ dị ugbua, akpọpụla ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi n’ụlọakwụkwọ ahụ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *