Onyeisiala Naijiria Amanyela Ndị Ọrụ Nchekwa Maka Nchekwa Zuru Oke
Onyeisiala Bola Tinubu enyela ndị agha na ndị ọrụ nchekwa ndị ọzọ na Naịjirịa iwu ka ha na-enye ụmụ amaala nchekwa nke ọma n'akụkụ niile nke mba ahụ.
Onyeisiala nyere iwu ahụ na Tọọzde mgbe ọ zutere ndị isi nchekwa na Presidential Villa…