Ndị uweojii anwụchiela ndị na-atụ mgbere nwa na Port Harcourt
Ndị uweojii n’Steeti Rivers anwuchiela mmadụ anọ ndị ha sị ji ụmụaka a mụrụ ọhụrụ atụ mgbere.
Dịka ndị uweojii si kwuo, ọ bụ mmadụ gbaara ha ama gbasara ụlọ abụọ dị n'Igwuruta nakwa Omagwa, n'okpuruọchịchị Ikwere, Rivers Steeti, ebe ndị…