VP Shettima letara Gbong Gwom Jos na Plateau
Osote onye isi ala Kashim Shettima eletala Gbong Gwom Jos na onye isi oche otu ọgbakọ ndị isi na ndị Emir nke steeti Plateau, Onye isi ala Jacob Gyang Buba.
Osote onye isi ala n'oge nleta ahụ gbara ndị Naijiria ume ka ha nabata ndidi na…