Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

okporo ụzọ

Irube isi n’iwu okporo ụzọ.

Irube isi n'iwu okporo ụzọ. Corps Marshal nke Federal Road Safety Corps na Naijiria, Dọkịnta Boboye Oyeyemi kelere ndị ụka Kraịst ka ha na-eme mmemme Ista ma kpọkuzie ndị ọkwọ ụgbọ ala ka ha hụ na ha na-erube isi n'iwu okporo ụzọ niile.